Abụ Ọma 81:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 81 Tikuonụ Chineke, bụ́ ike anyị, mkpu ọṅụ;+Tikuonụ Chineke Jekọb mkpu mmeri.+