Abụ Ọma 81:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m, Jehova, bụ Chineke gị,+Onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt.+Mepechaa ọnụ gị, m ga-emekwa ka ihe ju ya.+
10 Mụ onwe m, Jehova, bụ Chineke gị,+Onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt.+Mepechaa ọnụ gị, m ga-emekwa ka ihe ju ya.+