Abụ Ọma 88:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọtụtụ ọdachi adakwasịwo mkpụrụ obi m,+Ndụ m abịaruwokwa ọbụna Shiol nso.+