Abụ Ọma 92:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na, lee! ndị iro gị ga-ala n’iyi, Jehova,+N’ihi na, lee! ndị iro gị ga-ala n’iyi;+A ga-achụsasị ndị niile na-eme ihe ọjọọ.+
9 N’ihi na, lee! ndị iro gị ga-ala n’iyi, Jehova,+N’ihi na, lee! ndị iro gị ga-ala n’iyi;+A ga-achụsasị ndị niile na-eme ihe ọjọọ.+