Abụ Ọma 103:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Gọzienụ Jehova, unu ndị mmụọ ozi+ ya, ndị dị ike nke ukwuu, ndị na-eme ihe o kwuru,+Site n’irube isi n’iwu ya.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 103:20 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 24 Ụlọ Nche,5/15/1999, p. 24
20 Gọzienụ Jehova, unu ndị mmụọ ozi+ ya, ndị dị ike nke ukwuu, ndị na-eme ihe o kwuru,+Site n’irube isi n’iwu ya.+