Abụ Ọma 104:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ebube Jehova ga-adịru mgbe ebighị ebi.+Jehova ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ọrụ ya.+