Abụ Ọma 111:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 111 Toonụ Jaa!+ א [Alef]M ga-eji obi m dum too Jehova+ ב [Bet]N’etiti ìgwè ndị na-akpachi anya+ bụ́ ndị ziri ezi nakwa n’ime nzukọ ha.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 111:1 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 14 Ụlọ Nche,3/15/2009, p. 20
111 Toonụ Jaa!+ א [Alef]M ga-eji obi m dum too Jehova+ ב [Bet]N’etiti ìgwè ndị na-akpachi anya+ bụ́ ndị ziri ezi nakwa n’ime nzukọ ha.+