Abụ Ọma 114:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ugwu ukwu wụliri elu dị ka ebule,+Ugwu nta wụlikwara elu dị ka ụmụ atụrụ. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 114:4 Ụlọ Nche,11/15/1992, p. 10-11