Abụ Ọma 119:115 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 115 Sinụ n’ebe m nọ pụọ, unu ndị na-eme ihe ọjọọ,+Ka m wee debe ihe Chineke m nyere n’iwu.+