Abụ Ọma 119:118 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 118 Ị tụfuwo ndị niile si n’ụkpụrụ gị kpafuo;+N’ihi na aghụghọ ha bụ ụgha.+