Abụ Ọma 140:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ka a wụkwasị ha icheku ọkụ.+Ka a kwaba ha n’ọkụ,+ n’olulu mmiri, ka ha wee ghara ibilite.+