Abụ Ọma 140:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye na-ekwuwa ọnụ—ka ọ ghara iguzosi ike n’ụwa.+Onye na-eme ihe ike—ka ihe ọjọọ nweta ya ma tie ya ihe otiti ugboro ugboro.+
11 Onye na-ekwuwa ọnụ—ka ọ ghara iguzosi ike n’ụwa.+Onye na-eme ihe ike—ka ihe ọjọọ nweta ya ma tie ya ihe otiti ugboro ugboro.+