Abụ Ọma 144:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye na-enye ndị eze nzọpụta,+Onye na-atọhapụ Devid bụ́ ohu ya n’aka mma agha ọjọọ.+