Abụ Ọma 144:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mee ka m nwere onwe m, napụtakwa m n’aka ndị mba ọzọ,+Ndị ọnụ ha kwuworo ihe na-abụghị eziokwu,+Ndị aka nri ha bụkwa aka nri okwu ụgha,+
11 Mee ka m nwere onwe m, napụtakwa m n’aka ndị mba ọzọ,+Ndị ọnụ ha kwuworo ihe na-abụghị eziokwu,+Ndị aka nri ha bụkwa aka nri okwu ụgha,+