Abụ Ọma 144:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị na-asị: “Ụmụ anyị ndị ikom bụ́ ndị na-eto eto dị ka obere osisi topụtaworo etopụta,+Ụmụ anyị ndị inyom dịkwa ka ogidi isi nkuku ndị a tụrụ ka ha yie ogidi ndị dị n’obí eze, Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 144:12 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2018, p. 32
12 Ndị na-asị: “Ụmụ anyị ndị ikom bụ́ ndị na-eto eto dị ka obere osisi topụtaworo etopụta,+Ụmụ anyị ndị inyom dịkwa ka ogidi isi nkuku ndị a tụrụ ka ha yie ogidi ndị dị n’obí eze, Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 144:12 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2018, p. 32