Ilu 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mgbe ọ bụla i dinara ala, ụjọ agaghị atụ gị;+ ị ga-edinakwa ala, ụra gị ga-atọkwa gị ụtọ.+