Ilu 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye na-eme ihe ọjọọ na-aṅa egbugbere ọnụ nke na-ekwu ihe ọjọọ ntị.+ Onye ụgha na-ege ire nke na-akpata ahụhụ ntị.+
4 Onye na-eme ihe ọjọọ na-aṅa egbugbere ọnụ nke na-ekwu ihe ọjọọ ntị.+ Onye ụgha na-ege ire nke na-akpata ahụhụ ntị.+