Ilu 17:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mgbe onye ọ bụla nke dị nzuzu gbachiri nkịtị, a ga-ewere ya dị ka onye maara ihe;+ a ga-ewerekwa onye mechiri ọnụ ya dị ka onye nwere nghọta.
28 Mgbe onye ọ bụla nke dị nzuzu gbachiri nkịtị, a ga-ewere ya dị ka onye maara ihe;+ a ga-ewerekwa onye mechiri ọnụ ya dị ka onye nwere nghọta.