Ilu 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Abụla enyi onye ọ bụla nke na-ewekarị iwe;+ gị na onye na-ewe iwe ọkụ akpakọrịtala, Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:24 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 152