Ilu 24:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Okwu ndị a kwa dịịrị ndị maara ihe:+ Ile mmadụ anya n’ihu n’ikpe adịghị mma.+