Ilu 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ka afọ ghara iju m, m wee gọnahụ gị,+ sị: “Ònye bụ Jehova?”+ ka m gharakwa ịda ogbenye, m wee zuo ohi ma metọọ aha Chineke m.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:9 Ụlọ Nche,9/15/1997, p. 311/15/1990, p. 5-6 Teta!,11/8/1997, p. 27
9 ka afọ ghara iju m, m wee gọnahụ gị,+ sị: “Ònye bụ Jehova?”+ ka m gharakwa ịda ogbenye, m wee zuo ohi ma metọọ aha Chineke m.+