Ekliziastis 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mụ onwe m ekwuwo n’obi m banyere ụmụ mmadụ, na ezi Chineke gaje ịhọ ha ahọ, ka ha wee hụ na ha onwe ha bụ anụmanụ.+
18 Mụ onwe m ekwuwo n’obi m banyere ụmụ mmadụ, na ezi Chineke gaje ịhọ ha ahọ, ka ha wee hụ na ha onwe ha bụ anụmanụ.+