2 mmadụ nke ezi Chineke nyere akụ̀ na ihe onwunwe na ebube,+ onye ọ na-adịghịkwa ihe ọ bụla gụrụ ya agụụ nke kọrọ mkpụrụ obi ya,+ ma ezi Chineke emeghị ka o nwee ike iri ya,+ n’agbanyeghị na onye mba ọzọ+ pụrụ iri ya. Nke a bụ ihe efu, ọ bụkwa ọrịa ọjọọ.