Ekliziastis 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụrụ na mmadụ amụọ otu narị ụmụ,+ ya adịkwa ndụ ruo ọtụtụ afọ, afọ ndụ ya ewee dị ọtụtụ,+ ma mkpụrụ obi ya enwetaghị afọ ojuju n’ihe ọma,+ ọbụna ili erughị ya aka,+ m ga-asị na nwa nwụrụ n’afọ ka ya mma.+
3 Ọ bụrụ na mmadụ amụọ otu narị ụmụ,+ ya adịkwa ndụ ruo ọtụtụ afọ, afọ ndụ ya ewee dị ọtụtụ,+ ma mkpụrụ obi ya enwetaghị afọ ojuju n’ihe ọma,+ ọbụna ili erughị ya aka,+ m ga-asị na nwa nwụrụ n’afọ ka ya mma.+