Ekliziastis 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 A sịgodị na ọ dịwo ndụ otu puku afọ okpukpu abụọ ma ọ hụghị ihe ọma,+ ọ́ bụghị n’otu ebe ahụ ka mmadụ niile na-aga?+
6 A sịgodị na ọ dịwo ndụ otu puku afọ okpukpu abụọ ma ọ hụghị ihe ọma,+ ọ́ bụghị n’otu ebe ahụ ka mmadụ niile na-aga?+