Ekliziastis 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E nwere otu obodo nta, ndị bi n’ime ya dịkwa ole na ole; otu eze ukwu bịara ebe ahụ, o wee gbaa ya gburugburu, maakwa nnukwu ékpè+ ka o wee buso ya agha.
14 E nwere otu obodo nta, ndị bi n’ime ya dịkwa ole na ole; otu eze ukwu bịara ebe ahụ, o wee gbaa ya gburugburu, maakwa nnukwu ékpè+ ka o wee buso ya agha.