Ekliziastis 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E nwekwara otu nwoke nọ n’ime ya, bụ́ ogbenye kama ọ maara ihe, onye a wee jiri amamihe+ ya napụta obodo ahụ. Ma ọ dịghị onye chetara ogbenye ahụ.+
15 E nwekwara otu nwoke nọ n’ime ya, bụ́ ogbenye kama ọ maara ihe, onye a wee jiri amamihe+ ya napụta obodo ahụ. Ma ọ dịghị onye chetara ogbenye ahụ.+