Ekliziastis 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ahụwo m ka ndị ohu na-agba ịnyịnya ma ndị isi ejiri ụkwụ na-aga dị ka ndị ohu.+