Ekliziastis 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụrụ na ngwá ọrụ e ji ígwè kpụọ anyụọ nkọ ma mmadụ amụghị ya amụ,+ onye ahụ ga na-etinyezi ike ya. Ya mere, itinye amamihe n’ọrụ iji nwee ihe ịga nke ọma bara uru.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:10 Teta!: Otú Ị Ga-esi Jiri Oge Gị Na-eme Ihe Bara Uru Ụlọ Nche,10/1/2000, p. 16
10 Ọ bụrụ na ngwá ọrụ e ji ígwè kpụọ anyụọ nkọ ma mmadụ amụghị ya amụ,+ onye ahụ ga na-etinyezi ike ya. Ya mere, itinye amamihe n’ọrụ iji nwee ihe ịga nke ọma bara uru.+