Ekliziastis 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụrụ na agwọ ataa mmadụ tupu a raa ya ụrà,+ ọ dịghịzi uru dị n’ịbụ ọkà n’iji ire ara ụrà.