Abụ Solomọn 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Jiderenụ anyị nkịta ọhịa,+ bụ́ ụmụ nkịta ọhịa na-emebisị ubi vaịn, ebe ọ bụ na ubi vaịn anyị amawo ifuru.”+
15 “Jiderenụ anyị nkịta ọhịa,+ bụ́ ụmụ nkịta ọhịa na-emebisị ubi vaịn, ebe ọ bụ na ubi vaịn anyị amawo ifuru.”+