Abụ Solomọn 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nwaanyị m na-alụ ọhụrụ, ihe si n’egbugbere ọnụ gị na-atasị bụ mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya.+ Mmanụ aṅụ+ na mmiri ara ehi dị n’okpuru ire gị, ísì ụtọ nke uwe gị dịkwa ka ísì ụtọ+ Lebanọn. Abụ Solomọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:11 Ụlọ Nche,1/15/2015, p. 3011/15/2006, p. 19
11 Nwaanyị m na-alụ ọhụrụ, ihe si n’egbugbere ọnụ gị na-atasị bụ mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya.+ Mmanụ aṅụ+ na mmiri ara ehi dị n’okpuru ire gị, ísì ụtọ nke uwe gị dịkwa ka ísì ụtọ+ Lebanọn.