Abụ Solomọn 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị nche+ ndị na-agagharị n’obodo hụrụ m. Ha tiri m ihe, ha merụrụ m ahụ́. Ndị na-eche mgbidi+ nche dọọrọ ákwà m gbokwasịrị n’ahụ́.
7 Ndị nche+ ndị na-agagharị n’obodo hụrụ m. Ha tiri m ihe, ha merụrụ m ahụ́. Ndị na-eche mgbidi+ nche dọọrọ ákwà m gbokwasịrị n’ahụ́.