Abụ Solomọn 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Lee ka ijeụkwụ gị si maa mma n’akpụkpọ ụkwụ gị,+ gị nwa agbọghọ nke na-enye onwe ya n’afọ ofufo!+ Apata ụkwụ gị yiri ihe ịchọ mma+ nke onyeọkà rụrụ.
7 “Lee ka ijeụkwụ gị si maa mma n’akpụkpọ ụkwụ gị,+ gị nwa agbọghọ nke na-enye onwe ya n’afọ ofufo!+ Apata ụkwụ gị yiri ihe ịchọ mma+ nke onyeọkà rụrụ.