Abụ Solomọn 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ka okpo ọnụ gị dịkwa ka mmanya+ kasị mma nke ji nwayọọ na-agbada+ n’akpịrị onye m hụrụ n’anya, jirikwa nwayọọ na-aba ndị na-arahụ ụra n’ọnụ.”
9 ka okpo ọnụ gị dịkwa ka mmanya+ kasị mma nke ji nwayọọ na-agbada+ n’akpịrị onye m hụrụ n’anya, jirikwa nwayọọ na-aba ndị na-arahụ ụra n’ọnụ.”