Aịzaya 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 A ga-enwekwa ụlọ ndò nke ga na-enye ndò n’ehihie iji zere oké okpomọkụ,+ ọ ga-abụkwa ebe mgbaba na ebe izere oké ifufe mmiri na mmiri ozuzo.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:6 Amụma Aịsaịa I, p. 71-72
6 A ga-enwekwa ụlọ ndò nke ga na-enye ndò n’ehihie iji zere oké okpomọkụ,+ ọ ga-abụkwa ebe mgbaba na ebe izere oké ifufe mmiri na mmiri ozuzo.+