Aịzaya 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ma ọ́ bụghị mmadụ ihuru ala n’etiti ndị mkpọrọ, ndị mmadụ ana-adakwa n’etiti ndị e gburu egbu?+ N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:4 Amụma Aịsaịa I, p. 134, 142-143
4 ma ọ́ bụghị mmadụ ihuru ala n’etiti ndị mkpọrọ, ndị mmadụ ana-adakwa n’etiti ndị e gburu egbu?+ N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị.+