Aịzaya 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Dị nnọọ ka ọ̀ bụ akwụ́, aka m+ ga-eru n’ebe akụ̀+ nke ndị dị iche iche dị; dịkwa ka mgbe mmadụ na-achịrị àkwá a hapụrụ ahapụ, mụ onwe m ga-achịkọrọ ọbụna ụwa dum, ọ dịghị nke ga-efegharị nku ya, ọ dịghịkwa nke ga-emeghe ọnụ ya ma ọ bụ bee ubé.’” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:14 Amụma Aịsaịa I, p. 148
14 Dị nnọọ ka ọ̀ bụ akwụ́, aka m+ ga-eru n’ebe akụ̀+ nke ndị dị iche iche dị; dịkwa ka mgbe mmadụ na-achịrị àkwá a hapụrụ ahapụ, mụ onwe m ga-achịkọrọ ọbụna ụwa dum, ọ dịghị nke ga-efegharị nku ya, ọ dịghịkwa nke ga-emeghe ọnụ ya ma ọ bụ bee ubé.’”