Aịzaya 10:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anyụike ọ̀ ga-anyara onye ji ya egbutu ihe isi, ka mma e ji akwọ osisi ọ̀ ga-eche na ya ka onye ji ya akwọ osisi, dị ka à ga-asị na mkpanaka na-efegharị ndị na-eweli ya elu, dị ka à ga-asị na mkpara na-ebuli mmadụ nke na-abụghị osisi elu?+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:15 Amụma Aịsaịa I, p. 148-149
15 Anyụike ọ̀ ga-anyara onye ji ya egbutu ihe isi, ka mma e ji akwọ osisi ọ̀ ga-eche na ya ka onye ji ya akwọ osisi, dị ka à ga-asị na mkpanaka na-efegharị ndị na-eweli ya elu, dị ka à ga-asị na mkpara na-ebuli mmadụ nke na-abụghị osisi elu?+