Aịzaya 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, ezi Onyenwe anyị, Jehova nke ụsụụ ndị agha, ga na-ezigara ndị ya buru ibu ọrịa na-ata mmadụ ahụ́,+ ọkụ ga na-ere n’okpuru ebube ya dị ka mgbe ihe na-agba ọkụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:16 Amụma Aịsaịa I, p. 149-150
16 Ya mere, ezi Onyenwe anyị, Jehova nke ụsụụ ndị agha, ga na-ezigara ndị ya buru ibu ọrịa na-ata mmadụ ahụ́,+ ọkụ ga na-ere n’okpuru ebube ya dị ka mgbe ihe na-agba ọkụ.+