Aịzaya 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Osisi ndị ọzọ fọdụrụ n’oké ọhịa ya ga-adịzi ole na ole nke na nwatakịrị ga-enwe ike ide ole ha dị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:19 Amụma Aịsaịa I, p. 149-150
19 Osisi ndị ọzọ fọdụrụ n’oké ọhịa ya ga-adịzi ole na ole nke na nwatakịrị ga-enwe ike ide ole ha dị.+