Aịzaya 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na ọ bụ ezie na ndị gị, gị Izrel, ga-adị ka ájá nke oké osimiri,+ naanị ndị fọdụrụ n’etiti ha ga-alọta.+ Mkpochapụ+ e kpebiworo ga na-asọ dị ka idei mmiri n’ezi omume,+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:22 Ụlọ Nche,12/15/2008, p. 22 Amụma Aịsaịa I, p. 155-156
22 N’ihi na ọ bụ ezie na ndị gị, gị Izrel, ga-adị ka ájá nke oké osimiri,+ naanị ndị fọdụrụ n’etiti ha ga-alọta.+ Mkpochapụ+ e kpebiworo ga na-asọ dị ka idei mmiri n’ezi omume,+