Aịzaya 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ha esila n’ebe a na-eji ụkwụ agafe mmiri gafee, Giba+ bụ ebe ha ga-arahụ, Rema+ amaala jijiji, Gibia+ nke Sọl agbaala ọsọ.
29 Ha esila n’ebe a na-eji ụkwụ agafe mmiri gafee, Giba+ bụ ebe ha ga-arahụ, Rema+ amaala jijiji, Gibia+ nke Sọl agbaala ọsọ.