Aịzaya 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Anụ ọhịa ndị bi n’ógbè mmiri na-adịghị ga-amakpu n’ebe ahụ. Ikwiikwii ga-ejupụta n’ụlọ ha.+ Enyí nnụnụ ga-ebikwa n’ebe ahụ, ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu ga na-awụgharị n’ebe ahụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:21 Mmezu Mkpughe, p. 261 Amụma Aịsaịa I, p. 180-181
21 Anụ ọhịa ndị bi n’ógbè mmiri na-adịghị ga-amakpu n’ebe ahụ. Ikwiikwii ga-ejupụta n’ụlọ ha.+ Enyí nnụnụ ga-ebikwa n’ebe ahụ, ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu ga na-awụgharị n’ebe ahụ.+