Aịzaya 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Obiọma* ga-eme ka ocheeze guzosie ike.+ Otu onye ga-anọdụkwa na ya n’izi ezi n’ụlọikwuu Devid,+ na-ekpe ikpe, na-achọ ikpe ziri ezi, dịkwa ngwa n’ime ezi omume.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:5 Amụma Aịsaịa I, p. 195
5 “Obiọma* ga-eme ka ocheeze guzosie ike.+ Otu onye ga-anọdụkwa na ya n’izi ezi n’ụlọikwuu Devid,+ na-ekpe ikpe, na-achọ ikpe ziri ezi, dịkwa ngwa n’ime ezi omume.”+