Aịzaya 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E mewo ka obi ụtọ na ịṅụrị ọṅụ kwụsị n’ubi mkpụrụ osisi. Ọ dịghị iti mkpu ọṅụ dị n’ubi vaịn, ọ dịghịkwa mkpu a na-eti.+ Ọ dịghị mmanya onye na-azọcha mkpụrụ vaịn na-azọchapụta.+ Emewo m ka iti mkpu kwụsị.+
10 E mewo ka obi ụtọ na ịṅụrị ọṅụ kwụsị n’ubi mkpụrụ osisi. Ọ dịghị iti mkpu ọṅụ dị n’ubi vaịn, ọ dịghịkwa mkpu a na-eti.+ Ọ dịghị mmanya onye na-azọcha mkpụrụ vaịn na-azọchapụta.+ Emewo m ka iti mkpu kwụsị.+