Aịzaya 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ụbọchị ahụ, obodo ya ndị e wusiri ike ga-adị ka ebe a hapụrụ kpamkpam n’oké ọhịa, bụ́ alaka nke ha hapụrụ kpamkpam n’ihi ụmụ Izrel. Ọ ga-aghọkwa ebe tọgbọrọ n’efu.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:9 Amụma Aịsaịa I, p. 196-197
9 N’ụbọchị ahụ, obodo ya ndị e wusiri ike ga-adị ka ebe a hapụrụ kpamkpam n’oké ọhịa, bụ́ alaka nke ha hapụrụ kpamkpam n’ihi ụmụ Izrel. Ọ ga-aghọkwa ebe tọgbọrọ n’efu.+