Aịzaya 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Lee! a ga-enwe ụjọ mberede mgbe chi jiri. Tupu chi abọọ—ọ gaghị adịkwa.+ Nke a bụ òkè nke ndị na-akwakọrọ ihe anyị, bụrụkwa òkè nke ndị na-ebukọrọ ihe anyị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:14 Amụma Aịsaịa I, p. 198-199
14 Lee! a ga-enwe ụjọ mberede mgbe chi jiri. Tupu chi abọọ—ọ gaghị adịkwa.+ Nke a bụ òkè nke ndị na-akwakọrọ ihe anyị, bụrụkwa òkè nke ndị na-ebukọrọ ihe anyị.+