Aịzaya 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na tupu owuwe ihe ubi eruo, mgbe ifuru nọzuworo oge ya, okooko ya aghọọkwa mkpụrụ vaịn ka na-acha acha, mmadụ ga-ejikwa mma ịkwa osisi gbupụ ntakịrị alaka ya, gbupụkwa ome ya, gbukapụ ha.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:5 Amụma Aịsaịa I, p. 199-200
5 N’ihi na tupu owuwe ihe ubi eruo, mgbe ifuru nọzuworo oge ya, okooko ya aghọọkwa mkpụrụ vaịn ka na-acha acha, mmadụ ga-ejikwa mma ịkwa osisi gbupụ ntakịrị alaka ya, gbupụkwa ome ya, gbukapụ ha.+