Aịzaya 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ ya mere m ji sị: “Kwụsịnụ ile m anya. M ga-eji obi ilu kwaa ákwá.+ Unu esila ọnwụ na unu ga-akasi m obi n’ihi mbukọrọ e bukọọrọ ihe ada bụ́ ndị m.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:4 Amụma Aịsaịa I, p. 234-235
4 Ọ bụ ya mere m ji sị: “Kwụsịnụ ile m anya. M ga-eji obi ilu kwaa ákwá.+ Unu esila ọnwụ na unu ga-akasi m obi n’ihi mbukọrọ e bukọọrọ ihe ada bụ́ ndị m.+